Native Bible

1 Chronicles 4:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda.

1 Chronicles 4:27 in English

1 Chronicles 4:27 · Berean Standard Bible

Shimei had sixteen sons and six daughters, but his brothers did not have many children, so their whole clan did not become as numerous as the sons of Judah.

Context

25Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma. 26Ụmụ Mishma mụrụ bụ Hamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya. 27Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda. 28Ha biri na Bịasheba, Molada, Haza Shual, 29Bilha, Ezem, Tolad,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.