Native Bible

1 Chronicles 4:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Mishma mụrụ bụ Hamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya.

1 Chronicles 4:26 in English

1 Chronicles 4:26 · Berean Standard Bible

The sons of Mishma: Hammuel, Zaccur, and Shimei.

Context

24Simiọn mụrụ Nemuel, Jamin, Jarib, Zera na Shaul. 25Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma. 26Ụmụ Mishma mụrụ bụ Hamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya. 27Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda. 28Ha biri na Bịasheba, Molada, Haza Shual,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.