Native Bible

1 Chronicles 4:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma.

1 Chronicles 4:25 in English

1 Chronicles 4:25 · Berean Standard Bible

The sons of Shaul: Shallum, Mibsam, and Mishma.

Context

23Ha bụ ndị ọkpụ ite, ndị biri na Netaim ya na Gedera. Ha biri nʼebe ahụ nʼihi ịrụrụ eze ọrụ. 24Simiọn mụrụ Nemuel, Jamin, Jarib, Zera na Shaul. 25Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma. 26Ụmụ Mishma mụrụ bụ Hamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya. 27Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.