1 Ihe E Mere 4:24
1 Chronicles 4:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Simiọn mụrụ Nemuel, Jamin, Jarib, Zera na Shaul.
1 Chronicles 4:24 in English
1 Chronicles 4:24 · Berean Standard Bible
The descendants of Simeon: Nemuel, Jamin, Jarib, Zerah,* and Shaul.
Context
22na Jokim, ndị ikom Koziba, na Joash na Saraf, ndị chịrị na Moab na Jashubi Lehem. Aha ndị a sitere nʼakwụkwọ akụkọ mgbe ochie. 23Ha bụ ndị ọkpụ ite, ndị biri na Netaim ya na Gedera. Ha biri nʼebe ahụ nʼihi ịrụrụ eze ọrụ. 24Simiọn mụrụ
Nemuel, Jamin, Jarib, Zera na Shaul. 25Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma. 26Ụmụ Mishma mụrụ bụ
Hamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.