Native Bible

1 Chronicles 4:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha bụ ndị ọkpụ ite, ndị biri na Netaim ya na Gedera. Ha biri nʼebe ahụ nʼihi ịrụrụ eze ọrụ.

1 Chronicles 4:23 in English

1 Chronicles 4:23 · Berean Standard Bible

These were the potters who lived at Netaim and Gederah. They lived there in the service of the king.

Context

21Ụmụ Shela nwa Juda mụrụ bụ Ịa, nna Leka, Laada, nna Maresha, na ikwu ndị ọrụ ịkpa ezi akwa ọcha nọ na Bet Ashbea 22na Jokim, ndị ikom Koziba, na Joash na Saraf, ndị chịrị na Moab na Jashubi Lehem. Aha ndị a sitere nʼakwụkwọ akụkọ mgbe ochie. 23Ha bụ ndị ọkpụ ite, ndị biri na Netaim ya na Gedera. Ha biri nʼebe ahụ nʼihi ịrụrụ eze ọrụ. 24Simiọn mụrụ Nemuel, Jamin, Jarib, Zera na Shaul. 25Shaul mụrụ Shalum nna Mibsam. Mibsam bụkwa nna Mishma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.