Native Bible

1 Chronicles 4:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha biri na Bịasheba, Molada, Haza Shual,

1 Chronicles 4:28 in English

1 Chronicles 4:28 · Berean Standard Bible

They lived in Beersheba, Moladah, Hazar-shual,

Context

26Ụmụ Mishma mụrụ bụ Hamuel nwa ya, Zakua nwa ya na Shimei nwa ya. 27Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda. 28Ha biri na Bịasheba, Molada, Haza Shual, 29Bilha, Ezem, Tolad, 30Betuel, Homa, Ziklag,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.