1 Ihe E Mere 3:16
1 Chronicles 3:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a, Jehoiakin nwa ya, na Zedekaya.
1 Chronicles 3:16 in English
1 Chronicles 3:16 · Berean Standard Bible
The successors of Jehoiakim: Jeconiah * his son, and Zedekiah.
Context
14na Amọn,
na Josaya. 15Ụmụ ndị ikom Josaya:
Johanan nwa mbụ ya,
na Jehoiakim nwa ya nke abụọ,
na Zedekaya nwa ya nke atọ,
na Shalum nwa ya nke anọ. 16Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a,
Jehoiakin nwa ya,
na Zedekaya. 17Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha:
Shealtiel, nwa ya, 18Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.