Native Bible

1 Chronicles 3:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya.

1 Chronicles 3:18 in English

1 Chronicles 3:18 · Berean Standard Bible

Malchiram, Pedaiah, Shenazzar, Jekamiah, Hoshama, and Nedabiah.

Context

16Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a, Jehoiakin nwa ya, na Zedekaya. 17Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha: Shealtiel, nwa ya, 18Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya. 19Ụmụ ndị ikom Pedaya bụ Zerubabel na Shimei. Ụmụ ndị ikom Zerubabel bụ ndị a: Meshulam na Hananaya. Shelomit bụ nwanne ha nwanyị. 20E nwekwara ndị ikom ise ọzọ aha ha bụ Hashuba, Ohel, Berekaya, Hasadaya na Jushab-Hesed.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.