1 Ihe E Mere 3:17
1 Chronicles 3:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha: Shealtiel, nwa ya,
1 Chronicles 3:17 in English
1 Chronicles 3:17 · Berean Standard Bible
The descendants of Jeconiah the captive: Shealtiel his son,
Context
15Ụmụ ndị ikom Josaya:
Johanan nwa mbụ ya,
na Jehoiakim nwa ya nke abụọ,
na Zedekaya nwa ya nke atọ,
na Shalum nwa ya nke anọ. 16Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a,
Jehoiakin nwa ya,
na Zedekaya. 17Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha:
Shealtiel, nwa ya, 18Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya. 19Ụmụ ndị ikom Pedaya bụ
Zerubabel na Shimei.
Ụmụ ndị ikom Zerubabel bụ ndị a:
Meshulam na Hananaya. Shelomit bụ nwanne ha nwanyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.