1 Ihe E Mere 3:15
1 Chronicles 3:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Josaya: Johanan nwa mbụ ya, na Jehoiakim nwa ya nke abụọ, na Zedekaya nwa ya nke atọ, na Shalum nwa ya nke anọ.
1 Chronicles 3:15 in English
1 Chronicles 3:15 · Berean Standard Bible
The sons of Josiah: Johanan was the firstborn, Jehoiakim the second, Zedekiah the third, and Shallum * the fourth.
Context
13na Ehaz,
na Hezekaya,
na Manase, 14na Amọn,
na Josaya. 15Ụmụ ndị ikom Josaya:
Johanan nwa mbụ ya,
na Jehoiakim nwa ya nke abụọ,
na Zedekaya nwa ya nke atọ,
na Shalum nwa ya nke anọ. 16Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a,
Jehoiakin nwa ya,
na Zedekaya. 17Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha:
Shealtiel, nwa ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.