Native Bible

1 Chronicles 3:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Amọn, na Josaya.

1 Chronicles 3:14 in English

1 Chronicles 3:14 · Berean Standard Bible

Amon his son, and Josiah his son.

Context

12na Amazaya, na Azaraya, na Jotam, 13na Ehaz, na Hezekaya, na Manase, 14na Amọn, na Josaya. 15Ụmụ ndị ikom Josaya: Johanan nwa mbụ ya, na Jehoiakim nwa ya nke abụọ, na Zedekaya nwa ya nke atọ, na Shalum nwa ya nke anọ. 16Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a, Jehoiakin nwa ya, na Zedekaya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.