1 Ihe E Mere 27:18
1 Chronicles 27:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Elihu nwanne Devid bụ onyendu ndị Juda; Omri nwa Maikel bụ onyendu ndị Isaka;
1 Chronicles 27:18 in English
1 Chronicles 27:18 · Berean Standard Bible
over Judah was Elihu, one of David’s brothers; over Issachar was Omri son of Michael;
Context
16Ndị a bụ ndị ndu ebo Izrel niile:
Elieza nwa Zikri bụ onyendu ndị Ruben;
Shefataya nwa Maaka bụ onyendu ndị Simiọn; 17Hashabaya nwa Kemuel bụ onyendu ndị Livayị;
Zadọk bụ onyendu ụmụ Erọn; 18Elihu nwanne Devid bụ onyendu ndị Juda;
Omri nwa Maikel bụ onyendu ndị Isaka; 19Ishmaya nwa Ọbadaya bụ onyendu ndị Zebụlọn;
Jerimot nwa Azriel bụ onyendu ndị Naftalị; 20Hoshea nwa Azazaya bụ onyendu ndị Ifrem;
Juel nwa Pedaya bụ onyendu ọkara ebo Manase;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.