1 Ihe E Mere 27:19
1 Chronicles 27:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ishmaya nwa Ọbadaya bụ onyendu ndị Zebụlọn; Jerimot nwa Azriel bụ onyendu ndị Naftalị;
1 Chronicles 27:19 in English
1 Chronicles 27:19 · Berean Standard Bible
over Zebulun was Ishmaiah son of Obadiah; over Naphtali was Jerimoth son of Azriel;
Context
17Hashabaya nwa Kemuel bụ onyendu ndị Livayị;
Zadọk bụ onyendu ụmụ Erọn; 18Elihu nwanne Devid bụ onyendu ndị Juda;
Omri nwa Maikel bụ onyendu ndị Isaka; 19Ishmaya nwa Ọbadaya bụ onyendu ndị Zebụlọn;
Jerimot nwa Azriel bụ onyendu ndị Naftalị; 20Hoshea nwa Azazaya bụ onyendu ndị Ifrem;
Juel nwa Pedaya bụ onyendu ọkara ebo Manase; 21Ido nwa Zekaraya bụ onyendu ọkara ebo Manase nke ọzọ dị na Gilead;
Jaasiel nwa Abna bụ onyendu ndị Benjamin;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.