1 Ihe E Mere 27:20
1 Chronicles 27:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Hoshea nwa Azazaya bụ onyendu ndị Ifrem; Juel nwa Pedaya bụ onyendu ọkara ebo Manase;
1 Chronicles 27:20 in English
1 Chronicles 27:20 · Berean Standard Bible
over the Ephraimites was Hoshea son of Azaziah; over one of the half-tribes of Manasseh was Joel son of Pedaiah;
Context
18Elihu nwanne Devid bụ onyendu ndị Juda;
Omri nwa Maikel bụ onyendu ndị Isaka; 19Ishmaya nwa Ọbadaya bụ onyendu ndị Zebụlọn;
Jerimot nwa Azriel bụ onyendu ndị Naftalị; 20Hoshea nwa Azazaya bụ onyendu ndị Ifrem;
Juel nwa Pedaya bụ onyendu ọkara ebo Manase; 21Ido nwa Zekaraya bụ onyendu ọkara ebo Manase nke ọzọ dị na Gilead;
Jaasiel nwa Abna bụ onyendu ndị Benjamin; 22Azarel nwa Jeroham bụ onyendu ndị Dan.
Ndị a niile bụ ndị ndu ebo Izrel niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.