1 Ihe E Mere 27:17
1 Chronicles 27:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Hashabaya nwa Kemuel bụ onyendu ndị Livayị; Zadọk bụ onyendu ụmụ Erọn;
1 Chronicles 27:17 in English
1 Chronicles 27:17 · Berean Standard Bible
over Levi was Hashabiah son of Kemuel; over Aaron was Zadok;
Context
15Onyeisi nkewa nke iri na abụọ, maka ọnwa nke iri na abụọ bụ Heldai onye Netofa. Onye sitere nʼezinaụlọ Otniel. Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). 16Ndị a bụ ndị ndu ebo Izrel niile:
Elieza nwa Zikri bụ onyendu ndị Ruben;
Shefataya nwa Maaka bụ onyendu ndị Simiọn; 17Hashabaya nwa Kemuel bụ onyendu ndị Livayị;
Zadọk bụ onyendu ụmụ Erọn; 18Elihu nwanne Devid bụ onyendu ndị Juda;
Omri nwa Maikel bụ onyendu ndị Isaka; 19Ishmaya nwa Ọbadaya bụ onyendu ndị Zebụlọn;
Jerimot nwa Azriel bụ onyendu ndị Naftalị;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.