1 Ihe E Mere 27:16
1 Chronicles 27:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ndị ndu ebo Izrel niile: Elieza nwa Zikri bụ onyendu ndị Ruben; Shefataya nwa Maaka bụ onyendu ndị Simiọn;
1 Chronicles 27:16 in English
1 Chronicles 27:16 · Berean Standard Bible
These officers were in charge of the tribes of Israel: Over the Reubenites was Eliezer son of Zichri; over the Simeonites was Shephatiah son of Maacah;
Context
14Onyeisi nkewa nke iri na otu, maka ọnwa nke iri na otu bụ Benaya onye Piraton, nke ikwu Ifrem. Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). 15Onyeisi nkewa nke iri na abụọ, maka ọnwa nke iri na abụọ bụ Heldai onye Netofa. Onye sitere nʼezinaụlọ Otniel. Ọnụọgụgụ ndị agha dị na nkewa ya bụ iri puku abụọ na anọ (24,000). 16Ndị a bụ ndị ndu ebo Izrel niile:
Elieza nwa Zikri bụ onyendu ndị Ruben;
Shefataya nwa Maaka bụ onyendu ndị Simiọn; 17Hashabaya nwa Kemuel bụ onyendu ndị Livayị;
Zadọk bụ onyendu ụmụ Erọn; 18Elihu nwanne Devid bụ onyendu ndị Juda;
Omri nwa Maikel bụ onyendu ndị Isaka;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.