Native Bible

1 Chronicles 24:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nza nke mbụ mara Jehoiarib nke abụọ a maa Jedaya

1 Chronicles 24:7 in English

1 Chronicles 24:7 · Berean Standard Bible

The first lot fell to Jehoiarib, the second to Jedaiah,

Context

5E kere ha na-eleghị onye ọbụla anya nʼihu, site nʼife nza, nʼihi na e nwere ndịisi ozi ebe nsọ, nweekwa ndịisi ozi Chineke nʼetiti ndị ikwu Elieza na Itama. 6Ode akwụkwọ Shemaya, nwa Netanel, onye Livayị, dekọtara aha ndị a niile nʼihu eze, na ndịisi ozi eze, ya bụ, Zadọk onye nchụaja, na Ahimelek nwa Abịata, na ndịisi ezi ndị nchụaja, na nke ndị Livayị. E sitere nʼikwu Elieza, họrọ otu ezinaụlọ, sitekwa nʼikwu Itama họrọ otu ezinaụlọ. 7Nza nke mbụ mara Jehoiarib nke abụọ a maa Jedaya 8nke atọ, Harim nke anọ, Seorim 9nke ise, Malkija nke isii, Mijamin

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.