1 Ihe E Mere 24:8
1 Chronicles 24:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nke atọ, Harim nke anọ, Seorim
1 Chronicles 24:8 in English
1 Chronicles 24:8 · Berean Standard Bible
the third to Harim, the fourth to Seorim,
Context
6Ode akwụkwọ Shemaya, nwa Netanel, onye Livayị, dekọtara aha ndị a niile nʼihu eze, na ndịisi ozi eze, ya bụ, Zadọk onye nchụaja, na Ahimelek nwa Abịata, na ndịisi ezi ndị nchụaja, na nke ndị Livayị. E sitere nʼikwu Elieza, họrọ otu ezinaụlọ, sitekwa nʼikwu Itama họrọ otu ezinaụlọ. 7Nza nke mbụ mara Jehoiarib
nke abụọ a maa Jedaya 8nke atọ, Harim
nke anọ, Seorim 9nke ise, Malkija
nke isii, Mijamin 10nke asaa, Hakoz
nke asatọ, Abija
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.