1 Ihe E Mere 2:46
1 Chronicles 2:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Efaa, iko nwanyị Kaleb, mụtaara ya Haran, Moza na Gazez. Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez.
1 Chronicles 2:46 in English
1 Chronicles 2:46 · Berean Standard Bible
Caleb’s concubine Ephah was the mother of Haran, Moza, and Gazez. Haran was the father of Gazez.
Context
44Shema mụrụ Raham,
onye bụ nna Jokean.
Rekem mụrụ Shamai. 45Ọkpara Shamai bụ Maon,
onye mụrụ Bet Zoa. 46Efaa, iko nwanyị Kaleb,
mụtaara ya Haran, Moza na Gazez.
Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez. 47Jadia mụtara ndị ikom ndị a:
Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf. 48Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a:
Sheba na Tiahana,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.