1 Ihe E Mere 2:44
1 Chronicles 2:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shema mụrụ Raham, onye bụ nna Jokean. Rekem mụrụ Shamai.
1 Chronicles 2:44 in English
1 Chronicles 2:44 · Berean Standard Bible
Shema was the father of Raham the father of Jorkeam, and Rekem was the father of Shammai.
Context
42Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ
Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif,
onye mụrụ Maresha nna Hebrọn. 43Hebrọn mụrụ ndị a:
Kora, Tapụọa, Rekem na Shema. 44Shema mụrụ Raham,
onye bụ nna Jokean.
Rekem mụrụ Shamai. 45Ọkpara Shamai bụ Maon,
onye mụrụ Bet Zoa. 46Efaa, iko nwanyị Kaleb,
mụtaara ya Haran, Moza na Gazez.
Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.