Native Bible

1 Chronicles 2:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn.

1 Chronicles 2:42 in English

1 Chronicles 2:42 · Berean Standard Bible

The sons of Caleb the brother of Jerahmeel: Mesha * his firstborn, who was the father of Ziph, and Mareshah his second son, who was the father of Hebron.

Context

40Eleasa mụrụ Sismai, Sismai amụọ Shalum. 41Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama. 42Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn. 43Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema. 44Shema mụrụ Raham, onye bụ nna Jokean. Rekem mụrụ Shamai.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.