Native Bible

1 Chronicles 2:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eleasa mụrụ Sismai, Sismai amụọ Shalum.

1 Chronicles 2:40 in English

1 Chronicles 2:40 · Berean Standard Bible

Elasah was the father of Sismai, Sismai was the father of Shallum,

Context

38ma Obed mụrụ Jehu. Jehu amụọ Azaraya. 39Azaraya bụ nna Helez, Helez mụrụ Eleasa. 40Eleasa mụrụ Sismai, Sismai amụọ Shalum. 41Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama. 42Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.