Native Bible

1 Chronicles 2:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama.

1 Chronicles 2:41 in English

1 Chronicles 2:41 · Berean Standard Bible

Shallum was the father of Jekamiah, and Jekamiah was the father of Elishama.

Context

39Azaraya bụ nna Helez, Helez mụrụ Eleasa. 40Eleasa mụrụ Sismai, Sismai amụọ Shalum. 41Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama. 42Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn. 43Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.