Native Bible

1 Chronicles 2:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema.

1 Chronicles 2:43 in English

1 Chronicles 2:43 · Berean Standard Bible

The sons of Hebron: Korah, Tappuah, Rekem, and Shema.

Context

41Shalum bụ nna Jekamaya, ebe Jekamaya mụrụ Elishama. 42Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ Mesha onye bụ ọkpara ya, nna Zif, onye mụrụ Maresha nna Hebrọn. 43Hebrọn mụrụ ndị a: Kora, Tapụọa, Rekem na Shema. 44Shema mụrụ Raham, onye bụ nna Jokean. Rekem mụrụ Shamai. 45Ọkpara Shamai bụ Maon, onye mụrụ Bet Zoa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.