1 Ihe E Mere 2:45
1 Chronicles 2:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọkpara Shamai bụ Maon, onye mụrụ Bet Zoa.
1 Chronicles 2:45 in English
1 Chronicles 2:45 · Berean Standard Bible
The son of Shammai was Maon, and Maon was the father of Beth-zur.
Context
43Hebrọn mụrụ ndị a:
Kora, Tapụọa, Rekem na Shema. 44Shema mụrụ Raham,
onye bụ nna Jokean.
Rekem mụrụ Shamai. 45Ọkpara Shamai bụ Maon,
onye mụrụ Bet Zoa. 46Efaa, iko nwanyị Kaleb,
mụtaara ya Haran, Moza na Gazez.
Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez. 47Jadia mụtara ndị ikom ndị a:
Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.