1 Ihe E Mere 2:47
1 Chronicles 2:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jadia mụtara ndị ikom ndị a: Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf.
1 Chronicles 2:47 in English
1 Chronicles 2:47 · Berean Standard Bible
The sons of Jahdai: Regem, Jotham, Geshan, Pelet, Ephah, and Shaaph.
Context
45Ọkpara Shamai bụ Maon,
onye mụrụ Bet Zoa. 46Efaa, iko nwanyị Kaleb,
mụtaara ya Haran, Moza na Gazez.
Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez. 47Jadia mụtara ndị ikom ndị a:
Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf. 48Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a:
Sheba na Tiahana, 49ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna,
Sheva nna Makbena, tinyere Gibea.
Aha nwa nwanyị Kaleb mụtara bụ Aksa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.