1 Ihe E Mere 2:48
1 Chronicles 2:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a: Sheba na Tiahana,
1 Chronicles 2:48 in English
1 Chronicles 2:48 · Berean Standard Bible
Caleb’s concubine Maacah was the mother of Sheber and Tirhanah.
Context
46Efaa, iko nwanyị Kaleb,
mụtaara ya Haran, Moza na Gazez.
Haran mụtakwara nwa ọ kpọrọ aha ya Gazez. 47Jadia mụtara ndị ikom ndị a:
Regem, Jotam, Gesham, Pelet, Efaa na Shaaf. 48Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a:
Sheba na Tiahana, 49ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna,
Sheva nna Makbena, tinyere Gibea.
Aha nwa nwanyị Kaleb mụtara bụ Aksa. 50Ndị a bụ ụmụ Kaleb.
Ụmụ Hua, ọkpara Efrata mụrụ bụ,
Shobal, nna Kiriat Jearim,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.