Native Bible

1 Chronicles 2:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ụmụ Kaleb. Ụmụ Hua, ọkpara Efrata mụrụ bụ, Shobal, nna Kiriat Jearim,

1 Chronicles 2:50 in English

1 Chronicles 2:50 · Berean Standard Bible

These were the descendants of Caleb. The sons * of Hur the firstborn of Ephrathah:* Shobal the father of Kiriath-jearim,

Context

48Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a: Sheba na Tiahana, 49ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna, Sheva nna Makbena, tinyere Gibea. Aha nwa nwanyị Kaleb mụtara bụ Aksa. 50Ndị a bụ ụmụ Kaleb. Ụmụ Hua, ọkpara Efrata mụrụ bụ, Shobal, nna Kiriat Jearim, 51Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea. 52Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụ Haroe, onye mụrụ ọkara ndị ikwu Menuhot.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.