1 Ihe E Mere 2:52
1 Chronicles 2:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụ Haroe, onye mụrụ ọkara ndị ikwu Menuhot.
1 Chronicles 2:52 in English
1 Chronicles 2:52 · Berean Standard Bible
These were the descendants of Shobal the father of Kiriath-jearim: Haroeh, half the Manahathites,
Context
50Ndị a bụ ụmụ Kaleb.
Ụmụ Hua, ọkpara Efrata mụrụ bụ,
Shobal, nna Kiriat Jearim, 51Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea. 52Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụ
Haroe, onye mụrụ ọkara ndị ikwu Menuhot. 53Ya mụtakwara ndị ikwu Kiriat Jearim, ndị Itra, ndị Put, ndị Shumat na ndị Mishra. Nʼime ndị a ka ndị Zorat na ndị Eshtaol si pụta. 54Salma mụtara ikwu ndị a:
Betlehem, ndị Netofa, ndị Atrot Bet Joab, ụfọdụ ndị Manaha na ndị Zoa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.