1 Ihe E Mere 2:51
1 Chronicles 2:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea.
1 Chronicles 2:51 in English
1 Chronicles 2:51 · Berean Standard Bible
Salma the father of Bethlehem, and Hareph the father of Beth-gader.
Context
49ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna,
Sheva nna Makbena, tinyere Gibea.
Aha nwa nwanyị Kaleb mụtara bụ Aksa. 50Ndị a bụ ụmụ Kaleb.
Ụmụ Hua, ọkpara Efrata mụrụ bụ,
Shobal, nna Kiriat Jearim, 51Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea. 52Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụ
Haroe, onye mụrụ ọkara ndị ikwu Menuhot. 53Ya mụtakwara ndị ikwu Kiriat Jearim, ndị Itra, ndị Put, ndị Shumat na ndị Mishra. Nʼime ndị a ka ndị Zorat na ndị Eshtaol si pụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.