Native Bible

1 Chronicles 18:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Joab nwa Zeruaya bụ onyeisi agha ya; Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta akụkọ.

1 Chronicles 18:15 in English

1 Chronicles 18:15 · Berean Standard Bible

Joab son of Zeruiah was over the army; Jehoshaphat son of Ahilud was the recorder;

Context

13O wuru ogige ndị agha nʼEdọm, ndị Edọm niile ghọrọ ndị na-ejere Devid ozi. Onyenwe anyị nyere Devid mmeri ebe ọbụla ọ gara. 14Devid chịrị ndị Izrel niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi. 15Joab nwa Zeruaya bụ onyeisi agha ya; Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta akụkọ. 16Zadọk nwa Ahitub, na Ahimelek nwa Abịata, bụ ndị nchụaja. Shavsha bụ ode akwụkwọ eze. 17Benaya nwa Jehoiada bụ onyeisi ndị Keret na Pelet. Ụmụ ndị ikom Devid bụkwa ndịisi nʼọrụ eze.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.