1 Ihe E Mere 18:14
1 Chronicles 18:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Devid chịrị ndị Izrel niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi.
1 Chronicles 18:14 in English
1 Chronicles 18:14 · Berean Standard Bible
Thus David reigned over all Israel and administered justice and righteousness for all his people:
Context
12Abishai nwa Zeruaya gburu puku ndị Edọm iri na asatọ na Ndagwurugwu Nnu. 13O wuru ogige ndị agha nʼEdọm, ndị Edọm niile ghọrọ ndị na-ejere Devid ozi. Onyenwe anyị nyere Devid mmeri ebe ọbụla ọ gara. 14Devid chịrị ndị Izrel niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi. 15Joab nwa Zeruaya bụ onyeisi agha ya;
Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta akụkọ. 16Zadọk nwa Ahitub, na Ahimelek nwa Abịata, bụ ndị nchụaja.
Shavsha bụ ode akwụkwọ eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.