1 Ihe E Mere 18:16
1 Chronicles 18:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Zadọk nwa Ahitub, na Ahimelek nwa Abịata, bụ ndị nchụaja. Shavsha bụ ode akwụkwọ eze.
1 Chronicles 18:16 in English
1 Chronicles 18:16 · Berean Standard Bible
Zadok son of Ahitub and Ahimelech * son of Abiathar were priests; Shavsha * was the scribe;
Context
14Devid chịrị ndị Izrel niile, na-emere ndị ya ihe dị mma na ihe ziri ezi. 15Joab nwa Zeruaya bụ onyeisi agha ya;
Jehoshafat nwa Ahilud bụ onye na-edekọta akụkọ. 16Zadọk nwa Ahitub, na Ahimelek nwa Abịata, bụ ndị nchụaja.
Shavsha bụ ode akwụkwọ eze. 17Benaya nwa Jehoiada bụ onyeisi ndị Keret na Pelet.
Ụmụ ndị ikom Devid bụkwa ndịisi nʼọrụ eze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.