Native Bible

1 Chronicles 16:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka, unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.”

1 Chronicles 16:22 in English

1 Chronicles 16:22 · Berean Standard Bible

‘Do not touch My anointed ones! Do no harm to My prophets!’

Context

20Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa na alaeze ọzọ. 21O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ; ọ baara ndị eze mba nʼihi ha, sị: 22“Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka, unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.” 23Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, unu ụwa niile; kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ. 24Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile, kọsakwanụ banyere oke ọrụ ya niile nʼetiti ndị niile dị iche iche.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.