1 Ihe E Mere 16:21
1 Chronicles 16:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ; ọ baara ndị eze mba nʼihi ha, sị:
1 Chronicles 16:21 in English
1 Chronicles 16:21 · Berean Standard Bible
He let no man oppress them; He rebuked kings on their behalf:
Context
19Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ,
nʼezie, ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼala ahụ. 20Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa mba ọzọ,
sitekwa nʼotu alaeze gaa na alaeze ọzọ. 21O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ;
ọ baara ndị eze mba nʼihi ha, sị: 22“Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka,
unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.” 23Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, unu ụwa niile;
kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.