Native Bible

1 Chronicles 16:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, nʼezie, ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼala ahụ.

1 Chronicles 16:19 in English

1 Chronicles 16:19 · Berean Standard Bible

When they were few in number, few indeed, and strangers in the land,

Context

17O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ, ma nʼebe Izrel nọ dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi: 18Sị, “Aga m enye gị ala Kenan ka ọ bụrụ ihe nketa gị.” 19Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ, nʼezie, ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼala ahụ. 20Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa na alaeze ọzọ. 21O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ; ọ baara ndị eze mba nʼihi ha, sị:

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.