1 Ihe E Mere 16:18
1 Chronicles 16:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Sị, “Aga m enye gị ala Kenan ka ọ bụrụ ihe nketa gị.”
1 Chronicles 16:18 in English
1 Chronicles 16:18 · Berean Standard Bible
‘I will give you the land of Canaan as the portion of your inheritance.’
Context
16Ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na Ebraham gbara,
na iyi ọ ṅụrụ nye Aịzik. 17O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ,
ma nʼebe Izrel nọ dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi: 18Sị, “Aga m enye gị ala Kenan
ka ọ bụrụ ihe nketa gị.” 19Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ,
nʼezie, ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼala ahụ. 20Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa mba ọzọ,
sitekwa nʼotu alaeze gaa na alaeze ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.