1 Ihe E Mere 16:20
1 Chronicles 16:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa mba ọzọ, sitekwa nʼotu alaeze gaa na alaeze ọzọ.
1 Chronicles 16:20 in English
1 Chronicles 16:20 · Berean Standard Bible
they wandered from nation to nation, from one kingdom to another.
Context
18Sị, “Aga m enye gị ala Kenan
ka ọ bụrụ ihe nketa gị.” 19Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ,
nʼezie, ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼala ahụ. 20Ha wagharịrị site nʼotu mba gaa mba ọzọ,
sitekwa nʼotu alaeze gaa na alaeze ọzọ. 21O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ;
ọ baara ndị eze mba nʼihi ha, sị: 22“Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka,
unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.