1 Ihe E Mere 16:17
1 Chronicles 16:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ, ma nʼebe Izrel nọ dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi:
1 Chronicles 16:17 in English
1 Chronicles 16:17 · Berean Standard Bible
He confirmed it to Jacob as a decree, to Israel as an everlasting covenant:
Context
15Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi;
bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ. 16Ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na Ebraham gbara,
na iyi ọ ṅụrụ nye Aịzik. 17O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ,
ma nʼebe Izrel nọ dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi: 18Sị, “Aga m enye gị ala Kenan
ka ọ bụrụ ihe nketa gị.” 19Mgbe ha dị ole na ole nʼọnụọgụgụ,
nʼezie, ole na ole, bụrụkwa ọbịa nʼala ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.