1 Ihe E Mere 16:15
1 Chronicles 16:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi; bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ.
1 Chronicles 16:15 in English
1 Chronicles 16:15 · Berean Standard Bible
Remember * His covenant forever, the word He ordained for a thousand generations—
Context
13Unu, ụmụ Izrel, bụ ohu ya
ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara. 14Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị Chineke anyị;
ikpe ya dị nʼụwa niile. 15Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi;
bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ. 16Ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na Ebraham gbara,
na iyi ọ ṅụrụ nye Aịzik. 17O mere ka o guzoro nye Jekọb dịka ụkpụrụ,
ma nʼebe Izrel nọ dịka ọgbụgba ndụ ebighị ebi:
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.