Native Bible

1 Chronicles 16:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu, ụmụ Izrel, bụ ohu ya ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara.

1 Chronicles 16:13 in English

1 Chronicles 16:13 · Berean Standard Bible

O offspring of His servant Israel, O sons of Jacob, His chosen ones.

Context

11Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile. 12Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta. 13Unu, ụmụ Izrel, bụ ohu ya ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara. 14Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị Chineke anyị; ikpe ya dị nʼụwa niile. 15Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi; bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.