Native Bible

1 Chronicles 16:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile.

1 Chronicles 16:11 in English

1 Chronicles 16:11 · Berean Standard Bible

Seek out the LORD and His strength; seek His face always.

Context

9Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto; kwupụtaranụ mba niile ọrụ ebube ya niile. 10Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya; ka obi ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ṅụrịa ọṅụ. 11Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile. 12Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta. 13Unu, ụmụ Izrel, bụ ohu ya ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.