1 Ihe E Mere 16:10
1 Chronicles 16:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya; ka obi ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ṅụrịa ọṅụ.
1 Chronicles 16:10 in English
1 Chronicles 16:10 · Berean Standard Bible
Glory in His holy name; let the hearts of those who seek the LORD rejoice.
Context
8Nyenụ Onyenwe anyị otuto, kwupụtakwa aha ya,
meenụ ka amata nʼetiti mba niile banyere ihe niile ọ rụrụ. 9Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto;
kwupụtaranụ mba niile ọrụ ebube ya niile. 10Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya;
ka obi ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ṅụrịa ọṅụ. 11Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya,
chọọnụ ihu ya mgbe niile. 12Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ,
ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.