Native Bible

1 Chronicles 16:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto; kwupụtaranụ mba niile ọrụ ebube ya niile.

1 Chronicles 16:9 in English

1 Chronicles 16:9 · Berean Standard Bible

Sing to Him, sing praises to Him; tell of all His wonders.

Context

7Nʼụbọchị ahụ ka Devid buru ụzọ họpụta Asaf na ndị otu ya ka ha nye Onyenwe anyị otuto nʼusoro dị otu a: 8Nyenụ Onyenwe anyị otuto, kwupụtakwa aha ya, meenụ ka amata nʼetiti mba niile banyere ihe niile ọ rụrụ. 9Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ otuto; kwupụtaranụ mba niile ọrụ ebube ya niile. 10Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya; ka obi ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ṅụrịa ọṅụ. 11Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.