1 Ihe E Mere 16:12
1 Chronicles 16:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta.
1 Chronicles 16:12 in English
1 Chronicles 16:12 · Berean Standard Bible
Remember the wonders He has done, His marvels, and the judgments He has pronounced,
Context
10Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya;
ka obi ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ṅụrịa ọṅụ. 11Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya,
chọọnụ ihu ya mgbe niile. 12Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ,
ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta. 13Unu, ụmụ Izrel, bụ ohu ya
ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara. 14Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị Chineke anyị;
ikpe ya dị nʼụwa niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.