1 Ihe E Mere 16:14
1 Chronicles 16:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị Chineke anyị; ikpe ya dị nʼụwa niile.
1 Chronicles 16:14 in English
1 Chronicles 16:14 · Berean Standard Bible
He is the LORD our God; His judgments carry throughout the earth.
Context
12Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ,
ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile nke si nʼọnụ ya pụta. 13Unu, ụmụ Izrel, bụ ohu ya
ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara. 14Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị Chineke anyị;
ikpe ya dị nʼụwa niile. 15Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi;
bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ. 16Ọgbụgba ndụ ahụ nke ya na Ebraham gbara,
na iyi ọ ṅụrụ nye Aịzik.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.