1 Ihe E Mere 16:23
1 Chronicles 16:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, unu ụwa niile; kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ.
1 Chronicles 16:23 in English
1 Chronicles 16:23 · Berean Standard Bible
Sing to the LORD, all the earth. Proclaim His salvation day after day.
Context
21O kweghị ka onye ọbụla mekpaa ha ahụ;
ọ baara ndị eze mba nʼihi ha, sị: 22“Unu emetụkwala ndị m e tere mmanụ aka,
unu emekpakwala ndị amụma m ahụ.” 23Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ, unu ụwa niile;
kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ. 24Kwusaanụ ebube ya nʼetiti mba niile,
kọsakwanụ banyere oke ọrụ ya niile nʼetiti ndị niile dị iche iche. 25Nʼihi na Onyenwe anyị dị ukwuu, ọ bụkwa onye kachasị ka e nye otuto.
Onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.