Native Bible

1 Chronicles 15:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị Kohat na ụmụnna ha dị otu narị na iri abụọ. (120) Uriel bụ onyeisi ha.

1 Chronicles 15:5 in English

1 Chronicles 15:5 · Berean Standard Bible

From the Kohathites, Uriel the chief and 120 of his relatives;

Context

3Ya mere, Devid kpọkọtara ndị Izrel niile, na Jerusalem ibubata igbe Onyenwe anyị nʼebe ahụ ọ kwadoro na a ga-adọsa ya. 4Ọ kpọkọtara ụmụ Erọn na ndị Livayị: 5Ndị Kohat na ụmụnna ha dị otu narị na iri abụọ. (120) Uriel bụ onyeisi ha. 6Ụmụ Merari na ụmụnna ha dị narị abụọ na iri abụọ. (220) Asaya bụ onyeisi ha. 7Ụmụ Geshọm na ụmụnna ha dị otu narị na iri atọ. (130) Juel bụ onyeisi ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.