Native Bible

1 Chronicles 15:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Merari na ụmụnna ha dị narị abụọ na iri abụọ. (220) Asaya bụ onyeisi ha.

1 Chronicles 15:6 in English

1 Chronicles 15:6 · Berean Standard Bible

from the Merarites, Asaiah the chief and 220 of his relatives;

Context

4Ọ kpọkọtara ụmụ Erọn na ndị Livayị: 5Ndị Kohat na ụmụnna ha dị otu narị na iri abụọ. (120) Uriel bụ onyeisi ha. 6Ụmụ Merari na ụmụnna ha dị narị abụọ na iri abụọ. (220) Asaya bụ onyeisi ha. 7Ụmụ Geshọm na ụmụnna ha dị otu narị na iri atọ. (130) Juel bụ onyeisi ha. 8Ụmụ Elizafan na ụmụnna ha dị narị abụọ (200). Shemaya bụ onyeisi ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.