1 Ihe E Mere 15:8
1 Chronicles 15:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Elizafan na ụmụnna ha dị narị abụọ (200). Shemaya bụ onyeisi ha.
1 Chronicles 15:8 in English
1 Chronicles 15:8 · Berean Standard Bible
from the Elizaphanites, Shemaiah the chief and 200 of his relatives;
Context
6Ụmụ Merari na ụmụnna ha dị narị abụọ na iri abụọ. (220)
Asaya bụ onyeisi ha. 7Ụmụ Geshọm na ụmụnna ha dị otu narị na iri atọ. (130)
Juel bụ onyeisi ha. 8Ụmụ Elizafan na ụmụnna ha dị narị abụọ (200).
Shemaya bụ onyeisi ha. 9Ụmụ Hebrọn na ụmụnna ha dị iri asatọ. (80)
Eliel bụ onyeisi ha. 10Ụmụ Uziel na ụmụnna ha dị otu narị na iri na abụọ. (112)
Aminadab bụ onyeisi ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.